Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+ N’ihi otú ogwe aka gị si dị ike, ha ga-anọrọ ka nkume na-anaghị emegharị ahụ́Ruo mgbe ndị gị gafere n’ala ha, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafere.+ Abụ Ọma 98:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+ N’ihi otú ogwe aka gị si dị ike, ha ga-anọrọ ka nkume na-anaghị emegharị ahụ́Ruo mgbe ndị gị gafere n’ala ha, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafere.+
98 Bụkuonụ Jehova abụ ọhụrụ,+N’ihi na o meela ihe ndị dị ebube.+ O jirila aka ya siri ike,* ya bụ, ogwe aka ya dị nsọ, zọpụta ndị ya.*+