6 Ndị niile bi n’Ijipt ga-amara na m bụ Jehova,
N’ihi na ha dị ka okporo ọka nke ndị Izrel na-enweghị ike ịdabere na ya.+
7 Mgbe ha jidere gị aka, ị gbajiri,
Mee ka ha merụọ ezigbo ahụ́ n’ubu.
Mgbe ha dabeere gị n’ahụ́, ị gbajiri,
Mee ka ụkwụ ha mawa jijiji.”+