Diuterọnọmi 32:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Otú ahụ ugo si eme ka ụmụ ya si n’akwụ́ fepụ mgbe ọ na-akụziri ha ife efe,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+12 Ọ bụ otú ahụ ka naanị Jehova si na-edu ya.*+ E nweghị chi mba ọzọ so ya.+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.
11 Otú ahụ ugo si eme ka ụmụ ya si n’akwụ́ fepụ mgbe ọ na-akụziri ha ife efe,Na-erugharị n’elu ụmụ ya,Gbasaa nku ya, buru ha,Buru ha na nku ya,+12 Ọ bụ otú ahụ ka naanị Jehova si na-edu ya.*+ E nweghị chi mba ọzọ so ya.+
4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+ Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.