Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ike ha mere ka ha merie.+ Kama ọ bụ aka gị siri ike na ike* gị+ nakwa amara* gị,N’ihi na ị hụrụ ha n’anya.+ Aịzaya 52:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+
3 Ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ike ha mere ka ha merie.+ Kama ọ bụ aka gị siri ike na ike* gị+ nakwa amara* gị,N’ihi na ị hụrụ ha n’anya.+
10 Jehova emeela ka mba niile hụ aka ya dị nsọ.+ Ndị niile nọ n’ụwa ga-ahụ ihe Chineke anyị mere iji zọpụta ndị ya.+