Ilu 19:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ịtụ egwu Jehova na-eme ka mmadụ dị ndụ.+ Obi ga-eru onye na-atụ egwu ya ala, e nweghịkwa ihe ọ bụla ga-eme ya.+
23 Ịtụ egwu Jehova na-eme ka mmadụ dị ndụ.+ Obi ga-eru onye na-atụ egwu ya ala, e nweghịkwa ihe ọ bụla ga-eme ya.+