24 N’ihi ya, a ga-ala ha n’iyi otú ahụ ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,
Otú ahụ ọkụ sikwa erepịa ahịhịa kpọrọ nkụ.
Mgbọrọgwụ ha ga-erekasịkwa.
Ifuru ha ga-efesasị ka ntụ,
N’ihi na ha jụrụ iwu Jehova nke ụsụụ ndị agha.
Ha ledakwara okwu Onye Nsọ Izrel anya.+