Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ. Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya. Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erechapụ ihe.+
22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+ Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+ Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.
6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.