1 Ihe E Mere 29:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chineke m, ama m nke ọma na ị na-enyocha obi,+ nakwa na ihe onye na-akwụwa aka ọtọ*+ na-atọ gị ụtọ. M ji obi ọcha m nye ihe ndị a niile. Obi dịkwa m ụtọ ịhụ ka ndị gị bịara ebe a ji obi ha niile na-enye gị onyinye.
17 Chineke m, ama m nke ọma na ị na-enyocha obi,+ nakwa na ihe onye na-akwụwa aka ọtọ*+ na-atọ gị ụtọ. M ji obi ọcha m nye ihe ndị a niile. Obi dịkwa m ụtọ ịhụ ka ndị gị bịara ebe a ji obi ha niile na-enye gị onyinye.