Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+ Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu.
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
17 Jehova bụ́ Chineke unu nọnyeere unu.+ Ọ bụ Dike, ọ ga-azọpụtakwa unu. Ọ ga-aṅụrị ezigbo ọṅụ n’ihi unu.+ Afọ ga-eju ya maka na ọ hụrụ unu n’anya. Ọ ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ n’ihi unu.