Hosia 14:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-adịrị Izrel ka igirigi. Ọ ga-awa okooko dị ka lili,Gbanyesiekwa mgbọrọgwụ ike dị ka osisi Lebanọn. 6 Ọ ga-awa alaka. Ọ ga-adị ebube ka osisi oliv. Ọ ga na-esikwa ísì ọma dị ka osisi Lebanọn.
5 M ga-adịrị Izrel ka igirigi. Ọ ga-awa okooko dị ka lili,Gbanyesiekwa mgbọrọgwụ ike dị ka osisi Lebanọn. 6 Ọ ga-awa alaka. Ọ ga-adị ebube ka osisi oliv. Ọ ga na-esikwa ísì ọma dị ka osisi Lebanọn.