Jeremaya 51:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 N’ihi na onye na-ebibi ihe ga-alụso Babịlọn agha.+ A ga-ejide ndị agha Babịlọn,+Gbajisiekwa ụta ha,N’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ kwesịịrị ya.+ Ọ ga-akwụrịrị onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+
56 N’ihi na onye na-ebibi ihe ga-alụso Babịlọn agha.+ A ga-ejide ndị agha Babịlọn,+Gbajisiekwa ụta ha,N’ihi na Jehova bụ Chineke nke na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ kwesịịrị ya.+ Ọ ga-akwụrịrị onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+