Matiu 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọta ndị ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa ndị ọzọ, tọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha.+
30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọta ndị ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ọrịa ndị ọzọ, tọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha.+