Aịzaya 44:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ,+Meekwa ka iyi sọwa n’ala kpọrọ nkụ. M ga-awụkwasị ụmụ* gị mmụọ m,+Gọziekwa ha.
3 N’ihi na m ga-enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ,+Meekwa ka iyi sọwa n’ala kpọrọ nkụ. M ga-awụkwasị ụmụ* gị mmụọ m,+Gọziekwa ha.