Ezra 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, rụghachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel (ọ bụ ya bụ ezi Chineke), onye ụlọ ya dị na Jeruselem.* Aịzaya 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta. Aịzaya 49:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M ga-eme ka ugwu m niile bụrụ ụzọ,Okporo ụzọ m niile ga-adịkwa n’ebe dị elu.+ Aịzaya 62:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+ Jeremaya 31:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Gwunye ihe ị ga-eji ahụwa ụzọ ama. Dowekwa ihe a ga-eji amata ụzọ.+ Uche gị dịrị n’okporo ụzọ ị ga-esi aga ebe ị na-aga.+ Ndị Izrel,* lọtanụ. Lọtanụ n’obodo unu dị iche iche.
3 Onye ọ bụla n’ime unu niile nke so ná ndị ya, ka Chineke ya nọnyere ya. Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, rụghachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel (ọ bụ ya bụ ezi Chineke), onye ụlọ ya dị na Jeruselem.*
16 Ọ ga-emekwa ka e nwee ụzọ+ ndị ya fọrọ ga-esi si n’Asiria pụta,+Otú o mere ka ndị Izrel nwee ụzọ n’ụbọchị ha si n’Ijipt pụta.
10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+
21 “Gwunye ihe ị ga-eji ahụwa ụzọ ama. Dowekwa ihe a ga-eji amata ụzọ.+ Uche gị dịrị n’okporo ụzọ ị ga-esi aga ebe ị na-aga.+ Ndị Izrel,* lọtanụ. Lọtanụ n’obodo unu dị iche iche.