Diuterọnọmi 30:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụgodị na ọ bụ na nsọtụ ụwa ka a chụgara unu, Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ebe ahụ kpọkọta unu ma kpọlata unu.+
4 Ọ bụrụgodị na ọ bụ na nsọtụ ụwa ka a chụgara unu, Jehova bụ́ Chineke unu ga-esi n’ebe ahụ kpọkọta unu ma kpọlata unu.+