2 Ndị Eze 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Hoshia+ nwa Ịla eze Izrel, Hezekaya+ nwa Ehaz+ eze Juda malitere ịchị. 2 Ndị Eze 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nọnyekwaara ya. Ọ na-akpa àgwà onye ma ihe ebe ọ bụla o jere. O nupụụrụ eze Asiria isi, jụkwa ijere ya ozi.+
7 Jehova nọnyekwaara ya. Ọ na-akpa àgwà onye ma ihe ebe ọ bụla o jere. O nupụụrụ eze Asiria isi, jụkwa ijere ya ozi.+