2 Ndị Eze 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’afọ nke iri na anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib eze Asiria+ bịara ịlụso obodo niile a rụsiri ike na Juda agha ka o weghara ha.+
13 N’afọ nke iri na anọ n’ọchịchị Eze Hezekaya, Senakerib eze Asiria+ bịara ịlụso obodo niile a rụsiri ike na Juda agha ka o weghara ha.+