Ezra 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge ọchịchị Eze Atazaksis nke Peshia, Bishlam, Mitridat, Tabiel, na ndị òtù ya ndị ọzọ, degaara Atazaksis bụ́ eze akwụkwọ ozi. Ha sụgharịrị ya n’asụsụ Arameik,+ jiri mkpụrụ akwụkwọ Arameik dee ya.* Daniel 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,*+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọwara gị ihe ọ pụtara.”
7 N’oge ọchịchị Eze Atazaksis nke Peshia, Bishlam, Mitridat, Tabiel, na ndị òtù ya ndị ọzọ, degaara Atazaksis bụ́ eze akwụkwọ ozi. Ha sụgharịrị ya n’asụsụ Arameik,+ jiri mkpụrụ akwụkwọ Arameik dee ya.*
4 Ndị Kaldia wee gwa eze okwu n’asụsụ Arameik,*+ sị: “Eze, ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Kọọrọ ndị ohu gị nrọ gị, anyị ga-akọwara gị ihe ọ pụtara.”