11 Ọ̀ kwa ị nụla otú ndị eze Asiria si bibie obodo niile?+ Ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta? 12 Chi mba dị iche iche nna nna m hà bibiri, hà napụtara ha? Olee ebe ndị Gozan, ndị Heran,+ ndị Rizef, na ndị Iden, bụ́ ndị biri na Tel-asa, nọ?
11 Ọ̀ kwa ị nụla otú ndị eze Asiria si bibie obodo niile?+ Ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta? 12 Chi mba dị iche iche nna nna m hà bibiri, hà napụtara ha?+ Olee ebe ndị Gozan, ndị Heran,+ ndị Rizef, na ndị Iden, bụ́ ndị biri na Tel-asa, nọ?