8 Atala anyị ahụhụ maka ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere.+
Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+
N’ihi na e mechuola anyị ezigbo ihu.
9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+
N’ihi aha gị dị ebube.
Napụta anyị ma gbaghara anyị mmehie anyị n’ihi aha gị.+