Aịzaya 62:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ana m abịa ngwa ngwa, m ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà.+
11 Jehova gwara ndị nọ ebe ụwa sọtụrụ, sị: “Gwanụ Zayọn,* sị,‘A ga-azọpụta gị n’oge na-adịghị anya.+ Chineke dị njikere ịkwụ ndị ya ụgwọ ọrụ. Ihe ọ ga-akwụ ha dịkwa n’ihu ya.’”+