Ilu 30:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ònye gbagorola n’eluigwe ma gbadata?+ Ònye ji ọbụ aka ya abụọ kpokọta ifufe? Ònye ji ákwà kechie mmiri?+ Ònye kere ebe niile ụwa sọtụrụ?+ Gịnị bụ aha ya, gịnịkwa bụ aha ọkpara ya, ma ọ bụrụ na ị ma?
4 Ònye gbagorola n’eluigwe ma gbadata?+ Ònye ji ọbụ aka ya abụọ kpokọta ifufe? Ònye ji ákwà kechie mmiri?+ Ònye kere ebe niile ụwa sọtụrụ?+ Gịnị bụ aha ya, gịnịkwa bụ aha ọkpara ya, ma ọ bụrụ na ị ma?