Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 E nweghị ihe ndị niile bi n’ụwa bụ ma e were ha tụnyere ya, ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’ebe ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa nọ. E nweghịkwa onye ga-egbochili ya ime ihe ọ bụla+ ma ọ bụ sị ya, ‘Gịnị bụ ihe a i mere?’+
35 E nweghị ihe ndị niile bi n’ụwa bụ ma e were ha tụnyere ya, ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’ebe ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa nọ. E nweghịkwa onye ga-egbochili ya ime ihe ọ bụla+ ma ọ bụ sị ya, ‘Gịnị bụ ihe a i mere?’+