Diuterọnọmi 5:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 A sị nnọọ na ha ga-azụ obi ha ka ha na-atụ egwu m mgbe niile+ ma na-edebe ihe niile m nyere n’iwu,+ ihe ga-agaziri ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi.+
29 A sị nnọọ na ha ga-azụ obi ha ka ha na-atụ egwu m mgbe niile+ ma na-edebe ihe niile m nyere n’iwu,+ ihe ga-agaziri ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi.+