21 N’ihi ya, Eze Zedekaya kwuziri ka a tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche.+ A na-esikwa n’okporo ámá ndị na-eme achịcha+ ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị, ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo ahụ.+ Jeremaya nọgidekwara n’Ogige Ndị Nche ahụ.