15 E wee rụchaa mgbidi ahụ n’abalị iri abụọ na ise n’ọnwa Ilọl, n’ime ụbọchị iri ise na abụọ.
16 Ozugbo ndị iro anyị niile nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ezigbo ihere mere ha.+ Ha ghọtakwara na ọ bụ Chineke anyị nyeere anyị aka ịrụcha ọrụ a.