Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge ọ ga na-achị, a ga-azọpụta Juda.+ Obi ga-erukwa ndị Izrel ala n’ebe ha bi.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.”+
6 N’oge ọ ga na-achị, a ga-azọpụta Juda.+ Obi ga-erukwa ndị Izrel ala n’ebe ha bi.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ: Jehova Mere Ka Anyị Bụrụ Ndị Ezi Omume.”+