-
2 Ndị Eze 25:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza+ eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha.+ Ọ mara ụlọikwuu ọ ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka o nwee ike nọchibido ya.+ 2 Ọ nọchibidokwara Jeruselem ruo n’afọ nke iri na otu n’ọchịchị Zedekaya.
-
-
Jeremaya 52:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’abalị iri n’ọnwa iri, n’afọ nke itoolu n’ọchịchị Zedekaya, Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile bịara ịlụso Jeruselem agha. Ha mara ụlọikwuu ha ga-anọ lụso ya agha, rụọkwa mgbidi gburugburu ya ka ha nwee ike nọchibido ya.+ 5 Ha nọchibidokwara Jeruselem ruo n’afọ nke iri na otu n’ọchịchị Zedekaya.
-