Jeremaya 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Zedekaya eze Juda agaghị agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ga-enyeferịrị ya n’aka eze Babịlọn. Ha abụọ ga-ahụ ibe ha, kwuokwa okwu ihu na ihu.”’+ Jeremaya 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, ọ bụrụ na ị chịlirighị ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi aka elu,* a ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia. Ha ga-agba ya ọkụ.+ Ị gaghịkwa agbapụ n’aka ha.’”+
4 Zedekaya eze Juda agaghị agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ga-enyeferịrị ya n’aka eze Babịlọn. Ha abụọ ga-ahụ ibe ha, kwuokwa okwu ihu na ihu.”’+
18 Ma, ọ bụrụ na ị chịlirighị ndị ahụ eze Babịlọn mere ndị isi aka elu,* a ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia. Ha ga-agba ya ọkụ.+ Ị gaghịkwa agbapụ n’aka ha.’”+