2 Ndị Eze 23:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehoahaz+ dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna. 2 Ndị Eze 23:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Fero Niko+ wee kwụsị ya ịchị na Jeruselem ma tụọ ya mkpọrọ na Ribla+ dị na Hemat. Ọ manyekwara ndị Juda ka ha kwụọ ya otu narị (100) talent* ọlaọcha na otu talent ọlaedo.+
31 Jehoahaz+ dị afọ iri abụọ na atọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị ọnwa atọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ nwa Jeremaya onye Libna.
33 Fero Niko+ wee kwụsị ya ịchị na Jeruselem ma tụọ ya mkpọrọ na Ribla+ dị na Hemat. Ọ manyekwara ndị Juda ka ha kwụọ ya otu narị (100) talent* ọlaọcha na otu talent ọlaedo.+