Jeremaya 36:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jeremaya kpọziri Barọk+ nwa Neraya gwa ya ihe niile Jehova gwara yanwa bụ́ Jeremaya, Barọk edee ha n’akwụkwọ mpịakọta.+ Jeremaya 45:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Barọk,+ nwa Neraya, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Jeremaya gwara ya ihe a n’oge Barọk ji akwụkwọ na-ede ihe ọ na-agwa ya.+ Ọ gwara ya, sị:
4 Jeremaya kpọziri Barọk+ nwa Neraya gwa ya ihe niile Jehova gwara yanwa bụ́ Jeremaya, Barọk edee ha n’akwụkwọ mpịakọta.+
45 E nwere ihe Jeremaya onye amụma gwara Barọk,+ nwa Neraya, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Jeremaya gwara ya ihe a n’oge Barọk ji akwụkwọ na-ede ihe ọ na-agwa ya.+ Ọ gwara ya, sị: