2 Ihe E Mere 35:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe ihe a niile mechara, Josaya edozichaakwa ụlọ nsọ* ahụ, Niko+ eze Ijipt bịara na Kakemish nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis ka ọ lụọ agha. Josaya gaziri ka ọ lụso Niko agha.+
20 Mgbe ihe a niile mechara, Josaya edozichaakwa ụlọ nsọ* ahụ, Niko+ eze Ijipt bịara na Kakemish nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis ka ọ lụọ agha. Josaya gaziri ka ọ lụso Niko agha.+