2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma. Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn. Jeremaya 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda, Jehova gwara Jeremaya, sị:
36 Jehoyakim+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya, onye Ruma.
25 Chineke gwara Jeremaya okwu gbasara ndị Juda niile n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda. Afọ ahụ bụkwa afọ nke mbụ n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn.