Joshụa 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e fere nza nke anọ,+ ọ dabaara ebo Ịsaka,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Joshụa 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ala ha ruru Tebọ+ na Shahazuma na Bet-shimesh, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan. Ha dị obodo iri na isii, ha na ógbè ha niile. Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ. Abụ Ọma 89:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ gị kere ebe ugwu na ebe ndịda. Ugwu Tebọ+ na Ugwu Hemọn+ ji ọṅụ na-eto aha gị.
22 Ala ha ruru Tebọ+ na Shahazuma na Bet-shimesh, ma kwụsị n’Osimiri Jọdan. Ha dị obodo iri na isii, ha na ógbè ha niile.
6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ.