Jenesis 10:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mizrem mụrụ Ludim,+ Anamim, Lehebim, Naftuhim,+ 14 Patrusim,+ Kasluhim (onye ndị Filistia+ si n’agbụrụ ya), na Kaftorim.+ Diuterọnọmi 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ndị Avim bi n’ógbè n’ógbè ruo Gaza+ ruo mgbe ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ,* bibiri ha ma bichie ha.)
13 Mizrem mụrụ Ludim,+ Anamim, Lehebim, Naftuhim,+ 14 Patrusim,+ Kasluhim (onye ndị Filistia+ si n’agbụrụ ya), na Kaftorim.+
23 Ma ndị Avim bi n’ógbè n’ógbè ruo Gaza+ ruo mgbe ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ,* bibiri ha ma bichie ha.)