Jenesis 19:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+ Aịzaya 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị.
36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+
15 Ihe Chineke kpebiri ime Moab:+ Aa,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị. Kia,+ bụ́ obodo dị na Moab, adaakwala jụụ,N’ihi na e bibiela ya n’otu abalị.