Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+
2 Ha agaala n’Ụlọ Arụsị nakwa na Daịbọn,+N’ebe ndị dị elu, ka ha bee ákwá. Moab na-ebesi ákwá ike n’ihi ihe mere Nibo+ na Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha.+ A kpụrụ afụ ọnụ ọ bụla akpụ.+