Aịzaya 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+ Jeremaya 48:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+
5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+
34 “‘Ha na-eti mkpu ákwá na Heshbọn,+ a na-anụ ya n’Iliele.+ Ha na-etikwa ya, a na-anụ ya na Jehaz.+ Ha na-etikwa mkpu ákwá na Zoa, a na-anụ ya na Họroneyim,+ na-anụkwa ya n’Eglat-shelaịshiya. Mmiri Nimrim ga-atakwa kpamkpam.+