Aịzaya 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+
5 Obi agbawaala m n’ihi ihe mere Moab. Ndị si na Moab gbapụ gbaruchara Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ Ha beere ákwá na-agbago Luhit. Ha na-ebesi ákwá ike maka ọdachi ahụ ka ha na-aga Họroneyim.+