Ọnụ Ọgụgụ 21:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Moab, ị ga-ata ahụhụ. A ga-ebibi unu, unu ndị Kimọsh.+ Ọ na-eme ka ụmụ ya ndị nwoke gbaa ọsọ, na-emekwa ka Saịhọn, eze ndị Amọraịt, dọrọ ụmụ ya ndị nwaanyị n’agha. 1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu.
29 Moab, ị ga-ata ahụhụ. A ga-ebibi unu, unu ndị Kimọsh.+ Ọ na-eme ka ụmụ ya ndị nwoke gbaa ọsọ, na-emekwa ka Saịhọn, eze ndị Amọraịt, dọrọ ụmụ ya ndị nwaanyị n’agha.
7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu.