Jeremaya 25:15, 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m, sị: “Nara m iko mmanya a nke iwe m dị ọkụ, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ihe dị n’ime ya. 16 Ha ga-aṅụ ya, na-adagharị, na-emekwa ka ndị ara n’ihi agha m ga-eme ka a lụso ha.”+
15 Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m, sị: “Nara m iko mmanya a nke iwe m dị ọkụ, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ihe dị n’ime ya. 16 Ha ga-aṅụ ya, na-adagharị, na-emekwa ka ndị ara n’ihi agha m ga-eme ka a lụso ha.”+