Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 14:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ndị obodo dị iche iche ga-edulata ha n’obodo ha. Ndị ezinụlọ Izrel ga-akpọrọkwa ha ka ha bụrụ ndị nwoke na ndị nwaanyị ga na-eje ozi+ n’ala Jehova. Ndị ha na-agbaburu ohu ga na-agbaziri ha ohu, ndị na-amanyebu ha ịrụ ọrụ ga-anọzi n’okpuru ha.

  • Jeremaya 50:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ya ebe anụmanụ na-ata ahịhịa.+ Izrel ga-atakwa ahịhịa n’ugwu Kamel nakwa na Beshan.+ Afọ ga-ejukwa ya* n’ugwu ndị dị n’Ifrem+ nakwa n’ugwu ndị dị na Gilied.’”+

  • Zefanaya 2:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwukwara, sị: “N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ,

      Moab ga-adị ka Sọdọm,+

      Ụmụ Amọn ga-adịkwa ka Gọmọra,+

      Ebe ahịhịa akụwa* juru, ala bụ́ nnu nnu, ebe tọgbọkwa nkịtị mgbe niile.+

      Ndị fọdụrụ ná ndị m ga-akwakọrọ ihe dị na ha.

      Ndị fọdụrụ ná mba m ga-ebichi ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya