Emọs 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Amọn nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha bọwara ụmụ nwaanyị Gilied dị ime afọ iji nwetakwuo ala.+ Emọs 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 A ga-adọrọ eze ha n’agha, dọrọkwa ndị o mere ndị isi.”*+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.’
13 Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Amọn nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha bọwara ụmụ nwaanyị Gilied dị ime afọ iji nwetakwuo ala.+