5 “Ọ bụrụ na ndị ohi abịa na nke gị, ndị na-apụnara mmadụ ihe abịakwute gị n’abalị,
Ọ̀ bụ na ọ bụghị naanị ihe ha chọrọ ka ha ga-ezuru?
Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ndị na-aghọ mkpụrụ vaịn abịakwute gị,
Ọ̀ bụ na ha agaghị aghọfọ mkpụrụ?+
Ma, a ga-ebibi gị kpamkpam.