-
Malakaị 1:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+
4 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwukwara, sị: “N’agbanyeghị na Ịdọm* na-asị, ‘A kụriela anyị, ma anyị ga-alọghachi rụghachi ebe dakpọsịrị adakpọsị.’ Ha ga-arụ ya, ma m ga-akwatu ya. A ga-akpọ ha ‘ala ajọ omume,’ kpọọkwa ha ‘ndị Jehova jụrụ ruo mgbe ebighị ebi.’+
-