Obedaya 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ,Ụlọ Josef aghọọ ire ọkụ. Ụlọ Ịsọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka. Ha ga-amụnye ụlọ Ịsọ ọkụ ma repịa ya. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Ịsọ ga-afọ ndụ,+N’ihi na Jehova ekwuola ya. Malakaị 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+
18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ,Ụlọ Josef aghọọ ire ọkụ. Ụlọ Ịsọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka. Ha ga-amụnye ụlọ Ịsọ ọkụ ma repịa ya. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Ịsọ ga-afọ ndụ,+N’ihi na Jehova ekwuola ya.
3 kpọọ Ịsọ asị.+ M mere ka ugwu ya tọgbọrọ chakoo,+ hapụkwara nkịta ndị bi n’ala ịkpa ala o ketara.”+