Aịzaya 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ihe Chineke kpebiri ime Damaskọs:+ “Damaskọs agaghịzi abụ obodo. Ọ ga-abụzi ebe e bibiri ebibi.+ Emọs 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Damaskọs nupụrụ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji ígwè e ji eticha ọka tipịa Gilied.+
3 “Jehova kwuru, sị: ‘“N’ihi isi ndị Damaskọs nupụrụ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha ji ígwè e ji eticha ọka tipịa Gilied.+