Aịzaya 47:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye mkpa ya bụ ịtụrụ ndụ, nụrụ ihe a.+ Obi ruru gị ala ebe ị nọ ọdụ. Ị na-asịkwa n’obi gị: “Abụ m onye ukwu. E nweghị onye ka m.+ Agaghị m abụ nwaanyị isi mkpe. O nweghị ihe ga-eme ka m gbara aka ụmụ.”+
8 Onye mkpa ya bụ ịtụrụ ndụ, nụrụ ihe a.+ Obi ruru gị ala ebe ị nọ ọdụ. Ị na-asịkwa n’obi gị: “Abụ m onye ukwu. E nweghị onye ka m.+ Agaghị m abụ nwaanyị isi mkpe. O nweghị ihe ga-eme ka m gbara aka ụmụ.”+