Aịzaya 44:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ọ bụ m na-asị mmiri miri emi, ‘Takọọ. M ga-emekwa ka osimiri gị niile taa.’+ Jeremaya 50:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 A ga-ala mmiri niile dị na Babịlọn n’iyi, ha ataa.+ N’ihi na ọ bụ ala arụsị a pịrị apị juru.+ Ha na-emekwa ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.
38 A ga-ala mmiri niile dị na Babịlọn n’iyi, ha ataa.+ N’ihi na ọ bụ ala arụsị a pịrị apị juru.+ Ha na-emekwa ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.