-
Jeremaya 49:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Gịnị mere na ndị mmadụ agbapụbeghị n’obodo a na-aja mma,
Bụ́ obodo ndị bi na ya na-enwe aṅụrị?
-
-
Daniel 4:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Eze nọ na-asị: “Ihe a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu nke m ji ike m na ume m rụọ ka ọ bụrụ obí eze, ka ọ bụrụkwa ihe a ga-eji na-akwanyere m nnukwu ùgwù?”
-